2 Ndị Eze 14:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee na-eme ihe ziri ezi n’anya Jehova,+ ọ bụ naanị na ọ bụghị dị ka Devid nna nna ya.+ O mere dị ka ihe niile Jehoash nna ya mere si dị.+
3 O wee na-eme ihe ziri ezi n’anya Jehova,+ ọ bụ naanị na ọ bụghị dị ka Devid nna nna ya.+ O mere dị ka ihe niile Jehoash nna ya mere si dị.+