Aịzaya 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Otú ọ dị, n’afọ Eze Ọzaya nwụrụ,+ ahụrụ m Jehova+ ka ọ nọ n’ocheeze+ dị elu, nke e bulikwara elu, uwe mwụda ya sachikwara ebe niile n’ụlọ nsọ ya.+
6 Otú ọ dị, n’afọ Eze Ọzaya nwụrụ,+ ahụrụ m Jehova+ ka ọ nọ n’ocheeze+ dị elu, nke e bulikwara elu, uwe mwụda ya sachikwara ebe niile n’ụlọ nsọ ya.+