1 Ndị Eze 7:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Haịram+ wee mee efere+ na shọvel+ na ọkwá+ dị iche iche. E mesịa, Haịram rụchara+ ọrụ niile ọ nọ na-arụrụ Eze Sọlọmọn n’ihe banyere ụlọ Jehova:
40 Haịram+ wee mee efere+ na shọvel+ na ọkwá+ dị iche iche. E mesịa, Haịram rụchara+ ọrụ niile ọ nọ na-arụrụ Eze Sọlọmọn n’ihe banyere ụlọ Jehova: