Diuterọnọmi 8:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 ala ọka wit na ọka bali na mkpụrụ vaịn na mkpụrụ fig na mkpụrụ pọmigranet,+ ala mmanụ oliv na mmanụ aṅụ,+ 2 Ihe E Mere 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ugbu a, ka onyenwe m butere ndị na-ejere ya ozi ọka wit na ọka bali, mmanụ na mmanya o kwere ná nkwa.+
8 ala ọka wit na ọka bali na mkpụrụ vaịn na mkpụrụ fig na mkpụrụ pọmigranet,+ ala mmanụ oliv na mmanụ aṅụ,+
15 Ugbu a, ka onyenwe m butere ndị na-ejere ya ozi ọka wit na ọka bali, mmanụ na mmanya o kwere ná nkwa.+