Aịzaya 9:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Manase ga-eri Ifrem, Ifrem eriekwa Manase. Ha ga-agbakọ aka megide Juda.+ N’ihi ihe a dum, iwe ya adajụbeghị, kama aka ya ka setịrị esetị.+
21 Manase ga-eri Ifrem, Ifrem eriekwa Manase. Ha ga-agbakọ aka megide Juda.+ N’ihi ihe a dum, iwe ya adajụbeghị, kama aka ya ka setịrị esetị.+