2 Ndị Eze 6:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma ọ sịrị: “Egbula ha. Ọ̀ bụ ndị i ji mma agha gị na ụta gị dọrọ n’agha ka ị ga-egbu?+ Debe ihe oriri na mmiri n’ihu ha ka ha rie,+ ṅụọ ma lakwuru onyenwe ha.” Jems 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ bụrụ na nwanna nwoke ma ọ bụ nwanna nwaanyị gba ọtọ, n’enweghịkwa ihe oriri ga-ezuru ya n’ụbọchị,+
22 Ma ọ sịrị: “Egbula ha. Ọ̀ bụ ndị i ji mma agha gị na ụta gị dọrọ n’agha ka ị ga-egbu?+ Debe ihe oriri na mmiri n’ihu ha ka ha rie,+ ṅụọ ma lakwuru onyenwe ha.”
15 Ọ bụrụ na nwanna nwoke ma ọ bụ nwanna nwaanyị gba ọtọ, n’enweghịkwa ihe oriri ga-ezuru ya n’ụbọchị,+