Luk 6:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 “Ma ana m asị unu ndị na-ege ntị, Na-ahụnụ ndị iro unu n’anya,+ na-emerenụ ndị kpọrọ unu asị ihe ọma,+ Ndị Rom 12:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma, “ọ bụrụ na agụụ na-agụ onye iro gị, nye ya nri; ọ bụrụ na akpịrị na-akpọ ya nkụ, nye ya mmiri ka ọ ṅụọ;+ n’ihi na site n’ime nke a, ị ga-ekpokwasị icheku ọkụ n’isi ya.”+
27 “Ma ana m asị unu ndị na-ege ntị, Na-ahụnụ ndị iro unu n’anya,+ na-emerenụ ndị kpọrọ unu asị ihe ọma,+
20 Ma, “ọ bụrụ na agụụ na-agụ onye iro gị, nye ya nri; ọ bụrụ na akpịrị na-akpọ ya nkụ, nye ya mmiri ka ọ ṅụọ;+ n’ihi na site n’ime nke a, ị ga-ekpokwasị icheku ọkụ n’isi ya.”+