Ọnụ Ọgụgụ 22:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ụmụ Izrel wee kwalie maa ụlọikwuu na mbara ọzara Moab,+ n’akụkụ Jọdan nke ya na Jeriko cherịtara ihu. Joshụa 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 E mechisiri ọnụ ụzọ ámá Jeriko ike n’ihi ụmụ Izrel, ọ dịghị onye na-apụ apụ, ọ dịghịkwa onye na-abata abata.+
22 Ụmụ Izrel wee kwalie maa ụlọikwuu na mbara ọzara Moab,+ n’akụkụ Jọdan nke ya na Jeriko cherịtara ihu.
6 E mechisiri ọnụ ụzọ ámá Jeriko ike n’ihi ụmụ Izrel, ọ dịghị onye na-apụ apụ, ọ dịghịkwa onye na-abata abata.+