2 Ndị Eze 18:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’oge ahụ, Hezekaya gbukapụrụ ibo ụzọ ndị dị n’ụlọ nsọ Jehova,+ tinyere awara ụzọ ndị Hezekaya eze Juda machiri ọla,+ o wee bunye ha eze Asiria.
16 N’oge ahụ, Hezekaya gbukapụrụ ibo ụzọ ndị dị n’ụlọ nsọ Jehova,+ tinyere awara ụzọ ndị Hezekaya eze Juda machiri ọla,+ o wee bunye ha eze Asiria.