Abụ Ọma 52:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Onye a bụ dimkpa nke na-adịghị eme Chineke ebe ya e wusiri ike,+Kama ọ tụkwasịrị obi n’akụ̀ ya dị ukwuu,+Nke na-achọ iji ahụhụ ọ na-akpata mere ihe nchebe.+ Ilu 19:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụ nzuzu mmadụ na-agbagọ ụzọ ya,+ obi ya ewee na-eweso Jehova oké iwe.+
7 Onye a bụ dimkpa nke na-adịghị eme Chineke ebe ya e wusiri ike,+Kama ọ tụkwasịrị obi n’akụ̀ ya dị ukwuu,+Nke na-achọ iji ahụhụ ọ na-akpata mere ihe nchebe.+