1 Ndị Eze 7:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 tinyere ite na shọvel na ọkwá na arịa ndị a niile,+ bụ́ ndị Haịram ji ọla kọpa na-egbuke egbuke rụọrọ Eze Sọlọmọn maka ụlọ Jehova. 2 Ihe E Mere 4:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Sọlọmọn mere arịa a niile ka ha dị nnọọ ọtụtụ, n’ihi na a mataghị ịdị arọ nke ọla kọpa ahụ.+
45 tinyere ite na shọvel na ọkwá na arịa ndị a niile,+ bụ́ ndị Haịram ji ọla kọpa na-egbuke egbuke rụọrọ Eze Sọlọmọn maka ụlọ Jehova.