2 Ndị Eze 18:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ gbara afọ iri abụọ na ise mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri abụọ na itoolu na Jeruselem. Aha nne ya bụ Ebaị, ada Zekaraya.+
2 Ọ gbara afọ iri abụọ na ise mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri abụọ na itoolu na Jeruselem. Aha nne ya bụ Ebaị, ada Zekaraya.+