Levitikọs 24:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Nye ụmụ Izrel iwu ka ha wetara gị mmanụ a sụpụtara ná mkpụrụ oliv, bụ́ mmanụ a na-agwaghị agwa, maka ihe na-enye ìhè,+ ka oriọna wee na-enwu ọkụ mgbe niile.+
2 “Nye ụmụ Izrel iwu ka ha wetara gị mmanụ a sụpụtara ná mkpụrụ oliv, bụ́ mmanụ a na-agwaghị agwa, maka ihe na-enye ìhè,+ ka oriọna wee na-enwu ọkụ mgbe niile.+