15 “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na i geghị ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị site n’ilezi anya debe iwu ya niile na ụkpụrụ ya ndị m na-enye gị taa, nkọcha a niile ga-abịakwasị gị ma chụkwute gị:+
18 Ha wee jiri nke nta nke nta hapụ ụlọ Jehova bụ́ Chineke nke ndị nna nna ha wee malite ife ogwe osisi dị nsọ+ na arụsị+ ofufe, nke mere na e wesoro Juda na Jeruselem iwe n’ihi mmehie a ha mere.+