1 Ihe E Mere 15:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 n’ime ụmụ Meraraị,+ ọ kpọkọtara Asaya+ bụ́ onyeisi na ụmụnne ya, narị mmadụ abụọ na iri abụọ; 1 Ihe E Mere 23:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ụmụ Meraraị+ bụ Malaị na Mushaị.+ Ụmụ Malaị bụ Elieza+ na Kish.