Levitikọs 8:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O wee kpụta ebule àjà nsure ọkụ ahụ nso, Erọn na ụmụ ya wee bikwasị aka ha n’isi ebule ahụ.+