33 Ndị a bụ ndị ọbụ abụ,+ ndị isi nke ndị bụ́ nna ụmụ Livaị n’ụlọ iri ihe,+ bụ́ ndị a na-ekenyeghị ọrụ ọzọ;+ n’ihi na ha kwesịrị ịnọ n’ọrụ ha ma n’ehihie ma n’abalị.+
16 Devid wee gwa ndị isi n’ime ndị Livaị ka ha mee ka ụmụnne ha bụ́ ndị ọbụ abụ+ jiri ngwá egwú,+ ụbọ akwara+ na une+ na ájà,+ guzoro tisiwe egwú ike ka e wee nụ mkpu ọṅụ.