Levitikọs 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “‘Ọ bụrụ na àjà ya bụ àjà nsure ọkụ+ nke a ga-eji anụ si n’ìgwè ehi chụọ, ọ ga-eweta oké, nke ahụ́ dị mma.+ N’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute ka ọ ga-eji obi ya chee ya n’ihu Jehova.+ 2 Ihe E Mere 29:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Anụ àjà nsure ọkụ ọgbakọ ahụ wetara dị ehi iri asaa, otu narị ebule, narị ụmụ ebule abụọ, ha niile bụ anụ àjà nsure ọkụ a chụụrụ Jehova;+
3 “‘Ọ bụrụ na àjà ya bụ àjà nsure ọkụ+ nke a ga-eji anụ si n’ìgwè ehi chụọ, ọ ga-eweta oké, nke ahụ́ dị mma.+ N’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute ka ọ ga-eji obi ya chee ya n’ihu Jehova.+
32 Anụ àjà nsure ọkụ ọgbakọ ahụ wetara dị ehi iri asaa, otu narị ebule, narị ụmụ ebule abụọ, ha niile bụ anụ àjà nsure ọkụ a chụụrụ Jehova;+