2 Ihe E Mere 5:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O wee ruo na mgbe ndị nchụàjà si n’ebe nsọ ahụ pụta (n’ihi na ndị nchụàjà niile nọnụ doro onwe ha nsọ+—ọ dịghị mkpa ka ha nọrọ n’ìgwè ha dị iche iche);+ 2 Ihe E Mere 29:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ha wee kpọkọta ụmụnne ha, dookwa onwe ha nsọ+ wee bịa dị ka eze nyere n’iwu, nke bụ́ ihe Jehova kwuru,+ iji mee ka ụlọ Jehova dị ọcha.+
11 O wee ruo na mgbe ndị nchụàjà si n’ebe nsọ ahụ pụta (n’ihi na ndị nchụàjà niile nọnụ doro onwe ha nsọ+—ọ dịghị mkpa ka ha nọrọ n’ìgwè ha dị iche iche);+
15 Ha wee kpọkọta ụmụnne ha, dookwa onwe ha nsọ+ wee bịa dị ka eze nyere n’iwu, nke bụ́ ihe Jehova kwuru,+ iji mee ka ụlọ Jehova dị ọcha.+