Jems 5:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 È nwere onye ọ bụla na-arịa ọrịa n’etiti unu?+ Ka ọ kpọọ ndị okenye+ nke ọgbakọ, ka ha kpeekwara ya ekpere, teekwa ya mmanụ+ n’aha Jehova.
14 È nwere onye ọ bụla na-arịa ọrịa n’etiti unu?+ Ka ọ kpọọ ndị okenye+ nke ọgbakọ, ka ha kpeekwara ya ekpere, teekwa ya mmanụ+ n’aha Jehova.