1 Ihe E Mere 16:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jirinụ aha+ nsọ ya+ na-anya isi,Ka obi ndị na-achọ Jehova ṅụrịa ọṅụ.+ Abụ Ọma 92:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na gị onwe gị, Jehova, emewo ka m ṅụrịa ọṅụ, n’ihi ọrụ gị;M na-eti mkpu ọṅụ n’ihi ọrụ aka gị.+
4 N’ihi na gị onwe gị, Jehova, emewo ka m ṅụrịa ọṅụ, n’ihi ọrụ gị;M na-eti mkpu ọṅụ n’ihi ọrụ aka gị.+