2 Ihe E Mere 11:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ndị ji obi ha na-achọ Jehova bụ́ Chineke Izrel si n’ebo niile nke Izrel soro ha bịa na Jeruselem+ ịchụrụ+ Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha àjà.
16 Ndị ji obi ha na-achọ Jehova bụ́ Chineke Izrel si n’ebo niile nke Izrel soro ha bịa na Jeruselem+ ịchụrụ+ Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha àjà.