1 Ihe E Mere 16:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 ka ha na-achụrụ Jehova àjà nsure ọkụ mgbe niile n’ebe ịchụàjà nke àjà nsure ọkụ ma n’ụtụtụ ma ná mgbede, dị ka ihe dum e dere n’iwu Jehova si dị, nke o nyere Izrel n’iwu;+
40 ka ha na-achụrụ Jehova àjà nsure ọkụ mgbe niile n’ebe ịchụàjà nke àjà nsure ọkụ ma n’ụtụtụ ma ná mgbede, dị ka ihe dum e dere n’iwu Jehova si dị, nke o nyere Izrel n’iwu;+