-
Ọnụ Ọgụgụ 17:3Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
3 Ị ga-edekwa aha Erọn na mkpara Livaị, n’ihi na otu mkpara ka e nwere maka onyeisi ụlọ ndị nna ha.
-
-
1 Ihe E Mere 24:4Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
4 Ma a hụrụ na ụmụ Elieza nwere ọtụtụ ndị isi karịa ụmụ Ịtama. Ha wee kee ha, kenye ụmụ Elieza mmadụ iri na isii ịbụ ndị isi nke ọnụmara ha, kenyekwa ụmụ Ịtama mmadụ asatọ ịbụ ndị isi nke ọnụmara ha.
-