2 Ihe E Mere 32:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ya mere, a kpọkọtara ọtụtụ ndị, ha wee sụchie isi mmiri niile, kpochiekwa iyi+ na-asọfe n’etiti ala ahụ, wee sị: “Gịnị mere ndị eze Asiria ga-eji bịa wee hụ mmiri buru ibu?”
4 Ya mere, a kpọkọtara ọtụtụ ndị, ha wee sụchie isi mmiri niile, kpochiekwa iyi+ na-asọfe n’etiti ala ahụ, wee sị: “Gịnị mere ndị eze Asiria ga-eji bịa wee hụ mmiri buru ibu?”