2 Ihe E Mere 27:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụ ya wuru ọnụ ụzọ ámá dị n’ebe mgbago+ n’ụlọ Jehova, o wukwara ọtụtụ ihe owuwu ná mgbidi Ofel.+