2 Ndị Eze 21:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wukwara ebe ịchụàjà dị iche iche n’ụlọ Jehova,+ bụ́ ụlọ Jehova kwuru banyere ya, sị: “Ọ bụ na Jeruselem ka m ga-eme ka aha m dịrị.”+ 2 Ndị Eze 21:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 O wukwaara ìgwè ihe niile dị n’eluigwe ebe ịchụàjà dị iche iche+ n’ogige abụọ ndị dị n’ụlọ Jehova.+
4 O wukwara ebe ịchụàjà dị iche iche n’ụlọ Jehova,+ bụ́ ụlọ Jehova kwuru banyere ya, sị: “Ọ bụ na Jeruselem ka m ga-eme ka aha m dịrị.”+
5 O wukwaara ìgwè ihe niile dị n’eluigwe ebe ịchụàjà dị iche iche+ n’ogige abụọ ndị dị n’ụlọ Jehova.+