Aịzaya 44:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ ghọọla ihe mmadụ ji eme ka ọkụ na-enwu. O wee gbubiri nke ọ ga-eji nyaa ọkụ. Ọ na-akwanye ọkụ wee mee achịcha. Ọ na-arụ chi ọ ga na-akpọrọ isiala.+ O mewo ka ọ ghọọ ihe oyiyi a pịrị apị,+ o wee na-adara ya n’ala.
15 Ọ ghọọla ihe mmadụ ji eme ka ọkụ na-enwu. O wee gbubiri nke ọ ga-eji nyaa ọkụ. Ọ na-akwanye ọkụ wee mee achịcha. Ọ na-arụ chi ọ ga na-akpọrọ isiala.+ O mewo ka ọ ghọọ ihe oyiyi a pịrị apị,+ o wee na-adara ya n’ala.