1 Ihe E Mere 6:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ma nwanne ya bụ́ Esaf+ na-eje ozi n’aka nri ya. Esaf bụ nwa Berekaya,+ nwa Shimia, 1 Ihe E Mere 15:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 nakwa ndị ọbụ abụ bụ́ Himan,+ Esaf+ na Itan, iji ájà e ji ọla kọpa mee na-eti egwú ka ọ na-adapụta ụda;+
19 nakwa ndị ọbụ abụ bụ́ Himan,+ Esaf+ na Itan, iji ájà e ji ọla kọpa mee na-eti egwú ka ọ na-adapụta ụda;+