1 Ihe E Mere 22:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Devid wee sị: “Sọlọmọn nwa m bụ obere nwa, isi akabeghịkwa ya,+ ma ụlọ a ga-ewuru Jehova ga-adị ebube nke ukwuu,+ maakwa mma+ pụrụ iche n’ala niile. Ka m kwadebere ya ihe.” Devid wee kwadebe ihe dị ukwuu tupu ya anwụọ.+ Abụ Ọma 119:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Olee otú nwa okorobịa+ ga-esi mee ka ụzọ ya dị ọcha?Ọ bụ site n’ịkpachara anya na-eme ihe i kwuru.+
5 Devid wee sị: “Sọlọmọn nwa m bụ obere nwa, isi akabeghịkwa ya,+ ma ụlọ a ga-ewuru Jehova ga-adị ebube nke ukwuu,+ maakwa mma+ pụrụ iche n’ala niile. Ka m kwadebere ya ihe.” Devid wee kwadebe ihe dị ukwuu tupu ya anwụọ.+
9 Olee otú nwa okorobịa+ ga-esi mee ka ụzọ ya dị ọcha?Ọ bụ site n’ịkpachara anya na-eme ihe i kwuru.+