Aịzaya 52:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Gee ntị! Ndị nche gị+ etiwo mkpu.+ Ha ji otu olu na-eti mkpu ọṅụ; n’ihi na ha ga-eji anya ha+ hụ mgbe Jehova ga-akpọlata ndị Zayọn.+ Ndị Filipaị 1:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ma na-akpanụ àgwà n’ụzọ kwesịrị+ ozi ọma banyere Kraịst, ka m wee nụ ihe banyere unu, ma m̀ bịara hụ unu ma ọ̀ bụ na mụ anọghị ya, na unu guzosiri ike n’otu mmụọ, jiri otu mkpụrụ obi+ na-agbakọ mbọ maka okwukwe nke sitere n’ozi ọma,
8 Gee ntị! Ndị nche gị+ etiwo mkpu.+ Ha ji otu olu na-eti mkpu ọṅụ; n’ihi na ha ga-eji anya ha+ hụ mgbe Jehova ga-akpọlata ndị Zayọn.+
27 Ma na-akpanụ àgwà n’ụzọ kwesịrị+ ozi ọma banyere Kraịst, ka m wee nụ ihe banyere unu, ma m̀ bịara hụ unu ma ọ̀ bụ na mụ anọghị ya, na unu guzosiri ike n’otu mmụọ, jiri otu mkpụrụ obi+ na-agbakọ mbọ maka okwukwe nke sitere n’ozi ọma,