2 Ndị Eze 22:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Eze wee nye Hilkaya onye nchụàjà na Ahaịkam+ nwa Shefan na Akbọ nwa Mịkaya na Shefan bụ́ odeakwụkwọ nakwa Asaya+ bụ́ onye na-ejere eze ozi iwu, sị:
12 Eze wee nye Hilkaya onye nchụàjà na Ahaịkam+ nwa Shefan na Akbọ nwa Mịkaya na Shefan bụ́ odeakwụkwọ nakwa Asaya+ bụ́ onye na-ejere eze ozi iwu, sị: