Ọpụpụ 40:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Mozis enweghịkwa ike ịbanye n’ụlọikwuu nzute, n’ihi na ígwé ojii+ ahụ kwụ n’elu ya, ebube Jehova jupụtakwara n’ụlọikwuu ahụ.+ 2 Ihe E Mere 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị nchụàjà enweghịkwa ike ịbanye n’ụlọ Jehova+ n’ihi na ebube Jehova jupụtara n’ụlọ Jehova.
35 Mozis enweghịkwa ike ịbanye n’ụlọikwuu nzute, n’ihi na ígwé ojii+ ahụ kwụ n’elu ya, ebube Jehova jupụtakwara n’ụlọikwuu ahụ.+