Ọpụpụ 12:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Ọ bụ abalị ememme a na-emere Jehova n’ihi ịkpọpụta ha n’ala Ijipt. Abalị a ga-abụrụ ụmụ Izrel niile abalị ememme a ga na-emere Jehova ruo ọgbọ ha niile.+
42 Ọ bụ abalị ememme a na-emere Jehova n’ihi ịkpọpụta ha n’ala Ijipt. Abalị a ga-abụrụ ụmụ Izrel niile abalị ememme a ga na-emere Jehova ruo ọgbọ ha niile.+