Ezra 6:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ha wee họpụta ndị nchụàjà dị ka ọkwá ha sị dị, họpụtakwa ndị Livaị n’ìgwè n’ìgwè+ maka ozi Chineke nke a na-eje na Jeruselem, dị ka ihe e kwuru n’akwụkwọ Mozis si dị.+
18 Ha wee họpụta ndị nchụàjà dị ka ọkwá ha sị dị, họpụtakwa ndị Livaị n’ìgwè n’ìgwè+ maka ozi Chineke nke a na-eje na Jeruselem, dị ka ihe e kwuru n’akwụkwọ Mozis si dị.+