1 Ihe E Mere 9:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ndị nche ọnụ ụzọ ámá+ bụ Shalọm+ na Akọb na Talmọn na Ahaịman; nwanne ha bụ́ Shalọm bụ onyeisi ha, 1 Ihe E Mere 26:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ime ìgwè ndị a bụ́ ndị nche ọnụ ụzọ ámá, ndị isi ọrụ ha nwere ọrụ dị nnọọ ka ụmụnne ha nwere,+ ya bụ, ije ozi n’ụlọ Jehova.
17 Ndị nche ọnụ ụzọ ámá+ bụ Shalọm+ na Akọb na Talmọn na Ahaịman; nwanne ha bụ́ Shalọm bụ onyeisi ha,
12 N’ime ìgwè ndị a bụ́ ndị nche ọnụ ụzọ ámá, ndị isi ọrụ ha nwere ọrụ dị nnọọ ka ụmụnne ha nwere,+ ya bụ, ije ozi n’ụlọ Jehova.