Nehemaya 8:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ezra wee meghee+ akwụkwọ ahụ n’ihu mmadụ niile, n’ihi na o guzo n’ebe dị elu karịa ebe mmadụ niile nọ; ka o meghere ya, mmadụ niile guzoro ọtọ.+
5 Ezra wee meghee+ akwụkwọ ahụ n’ihu mmadụ niile, n’ihi na o guzo n’ebe dị elu karịa ebe mmadụ niile nọ; ka o meghere ya, mmadụ niile guzoro ọtọ.+