2 Ndị Eze 24:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’oge ahụ, ndị na-ejere Nebukadneza eze Babịlọn ozi gbagotere na Jeruselem, ha wee nọchibido obodo ahụ.+
10 N’oge ahụ, ndị na-ejere Nebukadneza eze Babịlọn ozi gbagotere na Jeruselem, ha wee nọchibido obodo ahụ.+