Abụ Ọma 74:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha ji ọbụna obere anyụike na osisi nwere isi ígwè na-egbujasị ihe niile a tụrụ atụ́ ndị dị na ya.+