Abụ Ọma 22:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Nsọtụ niile nke ụwa ga-echeta Jehova ma chigharịkwuru ya.+Ezinụlọ niile nke mba dị iche iche ga-akpọkwa isiala n’ihu gị.+ Abụ Ọma 46:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Chịlienụ aka elu, maranụ na abụ m Chineke.+A ga-ebuli m elu n’etiti mba niile,+A ga-ebuli m elu n’ụwa.”+
27 Nsọtụ niile nke ụwa ga-echeta Jehova ma chigharịkwuru ya.+Ezinụlọ niile nke mba dị iche iche ga-akpọkwa isiala n’ihu gị.+
10 “Chịlienụ aka elu, maranụ na abụ m Chineke.+A ga-ebuli m elu n’etiti mba niile,+A ga-ebuli m elu n’ụwa.”+