21 Ọ bụrụ na ebe Jehova bụ́ Chineke gị ga-ahọrọ ime ka aha+ ya dịrị na ya dị gị anya, ị ga-egbu ụfọdụ n’ime ìgwè ehi gị ma ọ bụ ụfọdụ n’ime ìgwè ewu na atụrụ gị ndị Jehova nyere gị, dị nnọọ ka m nyere gị n’iwu, ị ga-erikwa ya n’ime obodo gị mgbe ọ bụla ọ gụrụ mkpụrụ obi gị agụụ.+