Joshụa 16:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ókè nke ala ụmụ Ifrem, n’ezinụlọ n’ezinụlọ, bụ, ee, ókè nke ihe nketa ha n’ebe ọwụwa anyanwụ bụ Atarọt-ada,+ ruo Bet-horọn Mgbago;+ 1 Ihe E Mere 7:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Nwa ya* nwaanyị bụ Shiera, bụ́ onye wuru Bet-horọn,+ nke ndịda+ na nke mgbago,+ wuokwa Ọzen-shiera.
5 Ókè nke ala ụmụ Ifrem, n’ezinụlọ n’ezinụlọ, bụ, ee, ókè nke ihe nketa ha n’ebe ọwụwa anyanwụ bụ Atarọt-ada,+ ruo Bet-horọn Mgbago;+
24 Nwa ya* nwaanyị bụ Shiera, bụ́ onye wuru Bet-horọn,+ nke ndịda+ na nke mgbago,+ wuokwa Ọzen-shiera.