1 Ihe E Mere 23:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 E wee gụọ ndị Livaị ọnụ malite ná ndị gbara afọ iri atọ gbagowe;+ ọnụ ọgụgụ ndị ikom niile, n’otu n’otu, dị puku iri atọ na asatọ.
3 E wee gụọ ndị Livaị ọnụ malite ná ndị gbara afọ iri atọ gbagowe;+ ọnụ ọgụgụ ndị ikom niile, n’otu n’otu, dị puku iri atọ na asatọ.