10 Onye ahụ na-ejere ya ozi wee chịrị kamel iri n’ime kamel nna ya ukwu na ụdị ihe ọma ọ bụla nna ya ukwu nwere gawa.+ O wee bilie gawa Mesopotemia wee ruo n’obodo Nehọ.
6 Ìgwè kamel nke na-aga gidim gidim, bụ́ ụmụ oké kamel nke Midian na Ifa,+ ga-ejupụta n’ala gị. Ndị niile si Shiba+ ga-abịa. Ha ga-ebu ọlaedo na frankinsens bịa. Ha ga-akpọsa otuto Jehova.+