Matiu 12:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ụmụ ajụala,+ olee otú unu pụrụ isi kwuo ihe ọma, ebe unu bụ ndị ajọ omume?+ N’ihi na ọ bụ ihe jupụtara mmadụ n’obi ka ọnụ ya na-ekwu.+
34 Ụmụ ajụala,+ olee otú unu pụrụ isi kwuo ihe ọma, ebe unu bụ ndị ajọ omume?+ N’ihi na ọ bụ ihe jupụtara mmadụ n’obi ka ọnụ ya na-ekwu.+