1 Ndị Eze 10:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 jirikwa ọlaedo a gwara agwa rụọ narị obere ọta atọ (o ji maịna ọlaedo atọ machie obere ọta nke ọ bụla).+ Eze wee debe ha n’Ụlọ Oké Ọhịa Lebanọn.+
17 jirikwa ọlaedo a gwara agwa rụọ narị obere ọta atọ (o ji maịna ọlaedo atọ machie obere ọta nke ọ bụla).+ Eze wee debe ha n’Ụlọ Oké Ọhịa Lebanọn.+