1 Ndị Eze 4:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ndị si n’ebe dị iche iche nọkwa na-abịa ịnụrụ amamihe Sọlọmọn,+ ọbụna site n’etiti ndị eze niile nke ụwa bụ́ ndị nụrụ banyere amamihe ya.+
34 Ndị si n’ebe dị iche iche nọkwa na-abịa ịnụrụ amamihe Sọlọmọn,+ ọbụna site n’etiti ndị eze niile nke ụwa bụ́ ndị nụrụ banyere amamihe ya.+