Diuterọnọmi 17:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ bụ naanị na ọ gaghị eme ka ịnyịnya ya dị ọtụtụ,+ ma ọ bụ mee ka ndị Izrel laghachi n’Ijipt iji mee ka ịnyịnya dị ọtụtụ;+ ebe ọ bụ na Jehova agwawo unu, sị, ‘Ya adịla mgbe unu ga-esi n’ụzọ a laghachi azụ ọzọ.’ 2 Ihe E Mere 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Sọlọmọn sikwa n’Ijipt+ na-azụbata ịnyịnya, ọ bụkwa ndị na-azụrụ eze ahịa na-azụbata ìgwè ịnyịnya ndị ahụ.+
16 Ọ bụ naanị na ọ gaghị eme ka ịnyịnya ya dị ọtụtụ,+ ma ọ bụ mee ka ndị Izrel laghachi n’Ijipt iji mee ka ịnyịnya dị ọtụtụ;+ ebe ọ bụ na Jehova agwawo unu, sị, ‘Ya adịla mgbe unu ga-esi n’ụzọ a laghachi azụ ọzọ.’
16 Sọlọmọn sikwa n’Ijipt+ na-azụbata ịnyịnya, ọ bụkwa ndị na-azụrụ eze ahịa na-azụbata ìgwè ịnyịnya ndị ahụ.+