1 Ndị Eze 12:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Otú ọ dị, ọ hapụrụ ndụmọdụ ahụ ndị okenye nyere ya, o wee gakwuru ụmụ okorobịa ndị ya na ha tokọrọ,+ bụ́ ndị na-ejere ya ozi,+ ka ha nye ya ndụmọdụ.
8 Otú ọ dị, ọ hapụrụ ndụmọdụ ahụ ndị okenye nyere ya, o wee gakwuru ụmụ okorobịa ndị ya na ha tokọrọ,+ bụ́ ndị na-ejere ya ozi,+ ka ha nye ya ndụmọdụ.