1 Samuel 8:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Unu ga-eti mkpu ákwá n’ụbọchị ahụ n’ihi eze unu,+ bụ́ onye unu onwe unu họọrọ, ma Jehova agaghị aza unu n’ụbọchị ahụ.”+ Aịzaya 58:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Ọ́ bụghị nke a bụ ụdị ibu ọnụ m chọrọ? Ịtọpụ agbụ ajọ omume,+ ịtọpụ eriri e ji kegide osisi yok,+ na ịhapụ ndị a na-echi ọnụ n’ala ka ha nwere onwe ha,+ nakwa ka unu gbajie osisi yok niile?+
18 Unu ga-eti mkpu ákwá n’ụbọchị ahụ n’ihi eze unu,+ bụ́ onye unu onwe unu họọrọ, ma Jehova agaghị aza unu n’ụbọchị ahụ.”+
6 “Ọ́ bụghị nke a bụ ụdị ibu ọnụ m chọrọ? Ịtọpụ agbụ ajọ omume,+ ịtọpụ eriri e ji kegide osisi yok,+ na ịhapụ ndị a na-echi ọnụ n’ala ka ha nwere onwe ha,+ nakwa ka unu gbajie osisi yok niile?+